Oteela aka atụmatụ ọgwugwo ndị ọzọ na amasị m, Veronica Haupt kwụrụ nke a n’ụlọ ya nke di na akụkụ mmiri Cape Town South Africa. Ọbịbia ọria corona virus malitere mmasị ọzo n’ịme m. Veronica achoghị ...